I admit, i stole Vince's idea but then is there anything like an original idea anymore?
Anway, ihe g'eme na dis thread bu na we'll be doing a mixed cocktail of okwu Igbo na okwu bekee. So ka m puzo bido,
Achoputaram na okwu Igbo ga a di extinct very soon, maka na onweghi onye n'ekwe asu ya anymore, kedu i he nwere ike i wu the cause?