Quote:
|
Originally Posted by Pete
If you don't honderstand Igbo, vamus from dis thread now now with immediate alacrity!!
Ndi igbo n'asu asusu ha in their various states, mana immdediately ufodu ha hapuru be ha to another obodo, ha eme pretend ha anaghi ahota the language mancha.
|
O eziokwu!
But sometimes sef, i ga na village, ndi bi na village all thier life ha hun gi, they'll starting speaking asusu oyibo, ebe ha ma kwa ni ibu onye obodo ha o, i mean like, what's up with dat?