Quote:
|
Originally Posted by erinma
then ofoziri ka ndi di ka me and you gwa ha na a asusu igbo will live ndu ebighi ebi..
|
I ma ihe ga eme? Ka anyi establish "ogbako ndi igbo" - a movement g'eme igbo ka obie ndu ebighi ebi, eh? i g'abu our chiarwoman.
Che! Che! Che! Ndi Igbo kwenu!
Kwezuo nu!