Quote:
|
Originally Posted by bluestocking
O eziokwu!
But sometimes sef, i ga na village, ndi bi na village all thier life ha hun gi, they'll starting speaking asusu oyibo, ebe ha ma kwa ni ibu onye obodo ha o, i mean like, what's up with dat?
|
Nne aghtoghim ihe be their nsogbu o! Ha choro izi gi na obughi soso gi ma ka esi asu asusu oyibo, imago now.