View Single Post
  #16 (permalink)  
Old 03-09-2005, 12:32 PM
Pete's Avatar
Pete Pete is offline
Moderator
 
Join Date: Mar 2004
Location: Canada
Posts: 13,215
Thanks: 4
Thanked 5 Times in 5 Posts
Quote:
Originally Posted by erinma
nke ahu go di good but ke ibe i choro ka you guys were mere head office or ebe nsuko uno?


and by the way... ke ka eji ekwe what you have ebe ahu?

i dont like ihe onye isi oche... but i like ino odu behind
Egwu ona atu gi? Kedu ka i ga esi nodu behind mgbe imachakwa na i bu okenye? Mbanu, mba! Anyi ga-enye gi okwa ruru gi.

Cho! Cho! Cho! Ndi igbo kwenu! - Yooooo!
Kunaka! Kunaka!!
__________________
Memory is a wonderful thing if you don't have to deal with the past.
Reply With Quote
Sponsored Links