Quote:
|
Originally Posted by erinma
Nna ujo anaghi atum.. just that a bum someone who likes to i no n'asu.. onye okenye or not.. who cares.. anyway... o di ka o gi na Blue ka anyi will make ndi isi oche...
|
Ok, ihe g'eme is that anyi ga ahapu the politics for now.
Nne, i na anu kwa ihe ndia n'ekwu? Na anyi n'ehi ura since. Odika ujo anaghi atu ha to say such thing!