Quote:
|
Originally Posted by NTB
aha puru mu Nigeria mgbe di afo iri na abua. Igbo ma bu nke mutura before ma hapu ulo.
|
Chai, ur parents/guardians must be ezigbo ndi Igbo, maka na odika unu na asu Igbo mgbe obula. Achoghim iguess afo ole idi now, but odika otego nnuku aka i hapuru Nigeria.