Quote:
|
Originally Posted by ofoje2
Ekpere m n'isi unu nine bu ka Osebuluwa gozie unu, na eche unu, edu unu. Ka ogozie kwa ezi na ulo unu nine, ma ndi no na obodo anyi nigeria. ya bu ama ama amasi amasi, oke mmiri ne ebu ogwe, oduputa m okpere azu, okaka, chi ndi na enweghi chi, chineke umu ogbenye. ekene diri unu nile.
|
Amin o!
__________________
Memory is a wonderful thing if you don't have to deal with the past.
|