Quote:
|
Originally Posted by ofoje2
Kedu ulo akwukwo nwanne gi nwanyi jere??? mu onwe m attend ulu Marist Brothers Juniorate Okigwe.
FGC Okigwe na MCA bu ebe anyi na eje acho ndi nyom na umu asa mgbe umu boys ka na guy.
|
That location, MBJ na MCA no now anaghi ya Okigwe, ebe ahu bu zi Uturu, because Uturu no na Abia state, while Okigwe no na Imo state. I know that school quite well because o na Uturu ka m gara University. Ofoje, I ma kwa Absu?