I di well informed, mana lota kwa na tupu eke state, a na akpo bu ya MBJ Uturu Okigwe. Abia-su k'anyi na akpo ya, a mara m university ahu very well, ndi enyi m jere akwukwo there. Mgbe no MBJ, anyi na eji jogging elu there.....
ezigbo ulo muta ka that school bu, chukwu ji ubulu na umu Ada wuru alu na shower welu gozie ha.