Quote:
|
Originally Posted by ofoje2
I di well informed, mana lota kwa na tupu eke state, a na akpo bu ya MBJ Uturu Okigwe. Abia-su k'anyi na akpo ya, a mara m university ahu very well, ndi enyi m jere akwukwo there. Mgbe no MBJ, anyi na eji jogging elu there.....
ezigbo ulo muta ka that school bu, chukwu ji ubulu na umu Ada wuru alu na shower welu gozie ha. 
|
actually, e hate rum that school because ndi lecturer ha mesiri m ike, but ekele diri Jehovah, in all things. But ha nwere very fine gurls na guys n'eziokwu.
BTW welcome to NR o