Thank you my dear, Onwero school madu na ataro afufu,Mana oburu udi afufu umu nwanyi na ahu n'ebe ndi lecturer noo, then odikwa pathetic.

MBJ Uturu bu one of the toughest schools ever, ndi gbara oso ka nku, mana my Dad melu insist na nga e finish.
Ekene kwalu m chukwu na agu siri there, maka o mere m mbulu onye na enwero shaking na obodo oyibo.