Quote:
|
Originally Posted by erinma
ke kwanu ihe madu ga eme... once you are married to tribe ozo... the best thing to do bu imu asusu di gi or nwuye gi
|
Obughikwa Iwu, kama oga adimma ma gi na ummuada na nne gi ukwu na asu Igbo. Obi ga n'ato ha Polina Polina. Ha ga ahu gi n'anya nke ukwu, abi what do you think?