Quote:
|
Originally Posted by bolanle
Obughikwa Iwu, kama oga adimma ma gi na ummuada na nne gi ukwu na asu Igbo. Obi ga n'ato ha Polina Polina. Ha ga ahu gi n'anya nke ukwu, abi what do you think?
|
Bolanle oya confess, who is teaching you this igbo? O buru gi na asu ya on your own, eziokwu n ga agba oto sa ahu na bathroom.