Quote:
|
Originally Posted by ngevergreen
Erinma my sister, ndewo. Abu m ezigbo nwa afo Igbo. Ana m ede ma na aguputakwa ibo lanuage ofuma ofuma.
Gi onwe gi na agbalikwa your best. Jisiekwa ike!
|
Ndewo nwanyi oma (ana m eche na ibu nwanyi, right?) kama na onwere nwa ntakiri mistake you made there...why ka ijiri si na obu 'Ibo'? Okwa ihea ka mu na ndi mmadu ji e put legs in trouser...well lets's take it na obu just a simple mistake...last time I checked ihe ana akpoya bu Igbo
Ngwanu we will talk oge n'adighi anya. Ututu oma (Unless me obu afternoon where u are or mbgede ma obu abali) nke obula were ya tinye n'agba nwanyi oma.