Quote:
|
Originally Posted by ofoje2
NTB, odika onwelu onye talu azu gi, nne coolonuuu down. onwere ife di wrong ni welcome onye nke anyi.
BTW, o obele piksho ka i tinyelu ka anyi ifu as avatar gi, nye anyi ife sara mbara. eji m aka na udo di. jisike
|
owelu oke
i di yere ka obia taa azu mu?(lol). bia kedu ebe piksho gi di? anamu echi ka Sola approve the piksho nti chere. so nwe ndidi.