Quote:
|
Originally Posted by uch21
odi available , like ina ekwu, ego na ekwu okwu, onye were ego karia ka muna ya ga ekwu okwu gbasara nwanne nwanyi, now isi na iwere ego, ngwa ibu millionaire, maka na millionaire kam na achuru nwanne nwanyi, b/cos nwanta nwanyi bukwa oma uma asa aru. 
|
Olee
udika millionaire i n'ach
o?
Ob
u na Naira, Cedi, ka obu US dollars? Enyela onwe gi nsogbu nwany
i oma, n'ihi na ama m ihe
um
u nwany
i n'ach
o. Agam az
ur
u unu niile holandaise, one of the best wrappers in town!