
06-03-2004, 05:34 PM
|
 |
Lolo of the east
|
|
Join Date: Mar 2004
Location: U.S.A.
Posts: 4,322
Thanks: 0
Thanked 2 Times in 2 Posts
|
|
Quote:
|
Originally Posted by diddy4eternity
BIAAAAAA NUUUU. IGBO KWE NU , HEYYYYYYYYY. IGBO KWE NU, HEYYYYY, IGBO KWEZUO NUUUUU OOOOOOOO. NDI NKE M , UNA GA DI.
APUTARA TAA KA M BIA GUO AKWUKWO, WERE HU UDIRI IGBO ANA ASU EBEEE. CHEI, I NO GO LIE, I LOVE AM.
IHE MERE NU BU NA, NDI OBULA NA ANAGHI ASU IGBO, GA AGA GA GBUO ONWE HA, I NO SEND. ONYE SI NA ASUSU IGBO ADI GI UTO? CHEIII, IHE A NA ATOPU M ISI. THIS THING DEY SWEET. IN FACT, ENWERE M IGBO KA NKU , M CHORO BROADCAST HERE. BUT ENWEGI M TIME.
Nkechi, n ngozi. hmmmm, nne ahu unu bu umu nwanyi di m uto na nti. Umu nwanyi igbo, umu oma. Umu nwanyi Chineke kere na ututu, umu nwata nwanyi ejiri diamonds were muoooo. Ihe gazi kwara unu nke oma. I go yarn with una later, in fact make we change this thread to "IGBO MAKES MORE SENSE". LOL.
|
Nnoo o, imeela.
|