View Single Post
  #1 (permalink)  
Old 10-02-2006, 12:28 PM
grafikdon's Avatar
grafikdon grafikdon is offline
Moderator
 

Join Date: Mar 2004
Location: Jamaica, Jew York
Posts: 7,503
Thanks: 16
Thanked 25 Times in 14 Posts
Red face Uwa Na Acho Ikpu

Chegharianu! maka Uwa Na Acho Ikpu!

Asusu Igbo na agbagweju anya nke ukwu...okwu ahu di n'elu bu mpku onye n'agbasa ozi oma na eti were na agwa umu uwa ka ha sepu aka na mmehie maka na uwa mmebi erugo nso. Ebe osi were jogbue onwe ya bu na 'Ikpu' roro ihe di iche n'ala Igbo. Otu n'ime ha bu ihe di n'ahu mmadu.

Oburu n'ibu onye n'agbasa ozi oma, iga ehi asaa n'anya ma ina aku mgbirimba agbasa ozi gi, maka na ndi mmadu ga aghotahie ozi oma gi...oburu n'imeghi etu ahu, ya efokwalagi aji imi ma ihu umuazi ebe ha na achi ka oke rachara nnu kama ha ga ana nti n'ozi oma gi...

ENGLISH TRANSLATION:

Igbo language is one tough cookie...now the above comment is a preacher's cry upon the world to repent of their evil ways for the end of the world is around the corner...unfortunately, 'Ikpu' means a lot of things in many parts of the Igbo tribe, including a vital part of the human anatomy...

If you are a preacher walking on the street and ringing your bells, be careful to sift your language before you pass the wrong message...or you should not be surprised if a bunch of kids giggle at your comments instead of listening to yer sermon...
__________________
NIGERIAN ANIMATED WEB SERIES
Reply With Quote
Sponsored Links