Quote:
Originally Posted by grafikdon
ka anyi jiri egwuregwua were mara ndi bu ezigbo ama ala Igbo na ndi amaghi ebe mmiri siri wee ba n'opi ugboguru... Ihe ana akpo egwuregwu a bu 'Agwugwa'
Lee ka anyi ga esi were me egwuregwu a. Aga m aju ajuju, onye zaa ya ojua nke ya, owere si etu ahu gaba. Mana ka m do gi aka n'anti...oburukwa na ida ajuju obula, anyi ga eji ura machaputagi kpakpando n'anya...
Gwa mu ihe mere eze jiri rachaa ntu? 
|
Amarom, echefu cha gom ihe nile gbasara 'gwam' *3. Nke nchetara bu gwam, gwam, gwam, gwam ihe ag'eme ogbono k'owolu ofe egusi?