Interviews & Articles | Review Nigerian Movies | Discuss Movies | Movie Star Photos
Contact Us

Go Back   Nigerian Movies & Nollywood on Naijarules.com > Cinema Hall II > Funny Photos, Fun links, Weird stuff, Jokes

Funny Photos, Fun links, Weird stuff, Jokes Read any good joke lately? Or do you have fun links we should be checking out? You can also post images here. WARNING: SOME JOKES HERE ARE RATED MATURE. VISIT AT YOUR OWN RISK!

Reply
 
Thread Tools Display Modes
  #106 (permalink)  
Old 06-03-2004, 01:50 PM
robeta_021's Avatar
Lolo of the east
 
Join Date: Mar 2004
Location: U.S.A.
Posts: 4,322
Thanks: 0
Thanked 2 Times in 2 Posts
Talking

Quote:
Originally Posted by Sola
Na who you dey call Yamiri?

Oga Sola, you sure say you understand wetin dem dey talk?
Digg this Post!Add Post to del.icio.usBookmark Post in TechnoratiFurl this Post!
Reply With Quote
Sponsored Links
  #107 (permalink)  
Old 06-03-2004, 02:12 PM
hafseedee's Avatar
music lover
 
Join Date: Apr 2004
Location: USA
Posts: 2,339
Thanks: 0
Thanked 0 Times in 0 Posts
Quote:
Originally Posted by Sola
Na who you dey call Yamiri?

see wo since wey you dey speak youruba i stop ask you wetin you dey talk?
Digg this Post!Add Post to del.icio.usBookmark Post in TechnoratiFurl this Post!
Reply With Quote
  #108 (permalink)  
Old 06-03-2004, 02:52 PM
www.upherre.com
 
Join Date: Mar 2004
Location: MARYLAND
Posts: 165
Thanks: 0
Thanked 0 Times in 0 Posts
BIAAAAAA NUUUU. IGBO KWE NU , HEYYYYYYYYY. IGBO KWE NU, HEYYYYY, IGBO KWEZUO NUUUUU OOOOOOOO. NDI NKE M , UNA GA DI.
APUTARA TAA KA M BIA GUO AKWUKWO, WERE HU UDIRI IGBO ANA ASU EBEEE. CHEI, I NO GO LIE, I LOVE AM.

IHE MERE NU BU NA, NDI OBULA NA ANAGHI ASU IGBO, GA AGA GA GBUO ONWE HA, I NO SEND. ONYE SI NA ASUSU IGBO ADI GI UTO? CHEIII, IHE A NA ATOPU M ISI. THIS THING DEY SWEET. IN FACT, ENWERE M IGBO KA NKU , M CHORO BROADCAST HERE. BUT ENWEGI M TIME.

Nkechi, n ngozi. hmmmm, nne ahu unu bu umu nwanyi di m uto na nti. Umu nwanyi igbo, umu oma. Umu nwanyi Chineke kere na ututu, umu nwata nwanyi ejiri diamonds were muoooo. Ihe gazi kwara unu nke oma. I go yarn with una later, in fact make we change this thread to "IGBO MAKES MORE SENSE". LOL.
Digg this Post!Add Post to del.icio.usBookmark Post in TechnoratiFurl this Post!
Reply With Quote
  #109 (permalink)  
Old 06-03-2004, 05:27 PM
nne84's Avatar
Nwa Arochukwu
 
Join Date: Jan 2004
Location: Tucson, AZ
Posts: 710
Thanks: 0
Thanked 0 Times in 0 Posts
Quote:
Originally Posted by diddy4eternity

Nwannem Ibiala......nnoo.....anyi anabatago gi na NR.
Digg this Post!Add Post to del.icio.usBookmark Post in TechnoratiFurl this Post!
Reply With Quote
  #110 (permalink)  
Old 06-03-2004, 05:29 PM
Moderator
 
Join Date: Jan 2004
Location: Roaming
Posts: 3,045
Thanks: 0
Thanked 0 Times in 0 Posts
Quote:
Originally Posted by diddy4eternity
BIAAAAAA NUUUU. IGBO KWE NU , HEYYYYYYYYY. IGBO KWE NU, HEYYYYY, IGBO KWEZUO NUUUUU OOOOOOOO. NDI NKE M , UNA GA DI.
APUTARA TAA KA M BIA GUO AKWUKWO, WERE HU UDIRI IGBO ANA ASU EBEEE. CHEI, I NO GO LIE, I LOVE AM.

IHE MERE NU BU NA, NDI OBULA NA ANAGHI ASU IGBO, GA AGA GA GBUO ONWE HA, I NO SEND. ONYE SI NA ASUSU IGBO ADI GI UTO? CHEIII, IHE A NA ATOPU M ISI. THIS THING DEY SWEET. IN FACT, ENWERE M IGBO KA NKU , M CHORO BROADCAST HERE. BUT ENWEGI M TIME.

Nkechi, n ngozi. hmmmm, nne ahu unu bu umu nwanyi di m uto na nti. Umu nwanyi igbo, umu oma. Umu nwanyi Chineke kere na ututu, umu nwata nwanyi ejiri diamonds were muoooo. Ihe gazi kwara unu nke oma. I go yarn with una later, in fact make we change this thread to "IGBO MAKES MORE
SENSE". LOL.

Ndewo, nno
Digg this Post!Add Post to del.icio.usBookmark Post in TechnoratiFurl this Post!
Reply With Quote
  #111 (permalink)  
Old 06-03-2004, 05:34 PM
robeta_021's Avatar
Lolo of the east
 
Join Date: Mar 2004
Location: U.S.A.
Posts: 4,322
Thanks: 0
Thanked 2 Times in 2 Posts
Quote:
Originally Posted by diddy4eternity
BIAAAAAA NUUUU. IGBO KWE NU , HEYYYYYYYYY. IGBO KWE NU, HEYYYYY, IGBO KWEZUO NUUUUU OOOOOOOO. NDI NKE M , UNA GA DI.
APUTARA TAA KA M BIA GUO AKWUKWO, WERE HU UDIRI IGBO ANA ASU EBEEE. CHEI, I NO GO LIE, I LOVE AM.

IHE MERE NU BU NA, NDI OBULA NA ANAGHI ASU IGBO, GA AGA GA GBUO ONWE HA, I NO SEND. ONYE SI NA ASUSU IGBO ADI GI UTO? CHEIII, IHE A NA ATOPU M ISI. THIS THING DEY SWEET. IN FACT, ENWERE M IGBO KA NKU , M CHORO BROADCAST HERE. BUT ENWEGI M TIME.

Nkechi, n ngozi. hmmmm, nne ahu unu bu umu nwanyi di m uto na nti. Umu nwanyi igbo, umu oma. Umu nwanyi Chineke kere na ututu, umu nwata nwanyi ejiri diamonds were muoooo. Ihe gazi kwara unu nke oma. I go yarn with una later, in fact make we change this thread to "IGBO MAKES MORE SENSE". LOL.
Nnoo o, imeela.
Digg this Post!Add Post to del.icio.usBookmark Post in TechnoratiFurl this Post!
Reply With Quote
  #112 (permalink)  
Old 06-03-2004, 05:58 PM
Pete's Avatar
Moderator
 
Join Date: Mar 2004
Location: Canada
Posts: 13,207
Thanks: 4
Thanked 4 Times in 4 Posts

Nke a bu ihe anyi n'akpo "Igbo n'enweghi koma". Nnem odika inwere A1 na Igbo n'ulo akwukwo, maka i na ede ya nke oma. Biko nara ise! Nnoo, anyi ga anabata gi na udo. Bia, umu Igbo nye ya Oji. Chai, Igbo atokazi!
__________________
Memory is a wonderful thing if you don't have to deal with the past.
Digg this Post!Add Post to del.icio.usBookmark Post in TechnoratiFurl this Post!
Reply With Quote
  #113 (permalink)  
Old 06-03-2004, 05:58 PM
nne84's Avatar
Nwa Arochukwu
 
Join Date: Jan 2004
Location: Tucson, AZ
Posts: 710
Thanks: 0
Thanked 0 Times in 0 Posts
Quote:
Originally Posted by diddy4eternity
BIAAAAAA NUUUU. IGBO KWE NU , HEYYYYYYYYY. IGBO KWE NU, HEYYYYY, IGBO KWEZUO NUUUUU OOOOOOOO. NDI NKE M , UNA GA DI.
APUTARA TAA KA M BIA GUO AKWUKWO, WERE HU UDIRI IGBO ANA ASU EBEEE. CHEI, I NO GO LIE, I LOVE AM.

IHE MERE NU BU NA, NDI OBULA NA ANAGHI ASU IGBO, GA AGA GA GBUO ONWE HA, I NO SEND. ONYE SI NA ASUSU IGBO ADI GI UTO? CHEIII, IHE A NA ATOPU M ISI. THIS THING DEY SWEET. IN FACT, ENWERE M IGBO KA NKU , M CHORO BROADCAST HERE. BUT ENWEGI M TIME.

Nkechi, n ngozi. hmmmm, nne ahu unu bu umu nwanyi di m uto na nti. Umu nwanyi igbo, umu oma. Umu nwanyi Chineke kere na ututu, umu nwata nwanyi ejiri diamonds were muoooo. Ihe gazi kwara unu nke oma. I go yarn with una later, in fact make we change this thread to "IGBO MAKES MORE SENSE". LOL.
Unu ama na otua obiara tuoa umu nwanyi aha bi metum na obi….nyawa kangi che sina anyi kwesiri etu umu nwoke anyi aha mgbe ufodi.
So onwe umunwanyi anyi choro ikwu maka umu nwoke anyi biko nu kwue ya. Ka anyi totu nu ha obere.
Digg this Post!Add Post to del.icio.usBookmark Post in TechnoratiFurl this Post!
Reply With Quote
  #114 (permalink)  
Old 06-03-2004, 06:04 PM
Pete's Avatar
Moderator
 
Join Date: Mar 2004
Location: Canada
Posts: 13,207
Thanks: 4
Thanked 4 Times in 4 Posts
Ekwerem o! Ngwanu, umu nwanyi odi zi unu n'aka. Anyi enweghi otuto umu nwoke ebe a, mana munwa adighi eme ihere. Dika unu ma nke oma, abu m nwa afo Igbo. Muwa chokwara obere "itu aha". Ngwa, unu tuo m ya.
__________________
Memory is a wonderful thing if you don't have to deal with the past.
Digg this Post!Add Post to del.icio.usBookmark Post in TechnoratiFurl this Post!
Reply With Quote
  #115 (permalink)  
Old 06-03-2004, 06:28 PM
Sola's Avatar
Fada b4 Fada!
 
Join Date: Mar 2003
Location: Irvington, NJ
Posts: 14,381
Thanks: 68
Thanked 167 Times in 96 Posts
Ko si gba ti maku o ni ku, se e ngbo mi bi?

Ogede mbaje o e lo mi pon, Omi ireke nkan, e lo ndun si, e je yera wo omo araiye, ke ma ba d'oriko si inu itiju o.

Omo yin o gba agbafo, o nka'aso wale, kaka ke ge n'ika, se le tun nboruka fun, e je yipada, mo wi o, ah, ke ma ba d'oriko sinu itiju o!
Digg this Post!Add Post to del.icio.usBookmark Post in TechnoratiFurl this Post!
Reply With Quote
  #116 (permalink)  
Old 06-03-2004, 06:30 PM
robeta_021's Avatar
Lolo of the east
 
Join Date: Mar 2004
Location: U.S.A.
Posts: 4,322
Thanks: 0
Thanked 2 Times in 2 Posts
Quote:
Originally Posted by Sola
Ko si gba ti maku o ni ku, se e ngbo mi bi?

Ogede mbaje o e lo mi pon, Omi ireke nkan, e lo ndun si, e je yera wo omo araiye, ke ma ba d'oriko si inu itiju o.

Omo yin o gba agbafo, o nka'aso wale, kaka ke ge n'ika, se le tun nboruka fun, e je yipada, mo wi o, ah, ke ma ba d'oriko sinu itiju o!
Oga Sola, ihe a i na-ede, I na-agwa onwe gi, ka o nwere onye ozo i na-agwa?
Digg this Post!Add Post to del.icio.usBookmark Post in TechnoratiFurl this Post!
Reply With Quote
  #117 (permalink)  
Old 06-03-2004, 06:32 PM
robeta_021's Avatar
Lolo of the east
 
Join Date: Mar 2004
Location: U.S.A.
Posts: 4,322
Thanks: 0
Thanked 2 Times in 2 Posts
Quote:
Originally Posted by Pete
Ekwerem o! Ngwanu, umu nwanyi odi zi unu n'aka. Anyi enweghi otuto umu nwoke ebe a, mana munwa adighi eme ihere. Dika unu ma nke oma, abu m nwa afo Igbo. Muwa chokwara obere "itu aha". Ngwa, unu tuo m ya.
I dikwa sure na ihere agaghi eme gi? maka mgbe anyi bido ikwu maka umu nwoke, anyi agaghi akwusi .
Digg this Post!Add Post to del.icio.usBookmark Post in TechnoratiFurl this Post!
Reply With Quote
  #118 (permalink)  
Old 06-03-2004, 06:32 PM
nne84's Avatar
Nwa Arochukwu
 
Join Date: Jan 2004
Location: Tucson, AZ
Posts: 710
Thanks: 0
Thanked 0 Times in 0 Posts
Quote:
Originally Posted by robeta_021
Oga Sola, ihe a i na-ede, I na-agwa onwe gi, ka o nwere onye ozo i na-agwa?
LOL....nwannem juwaya ooO
Digg this Post!Add Post to del.icio.usBookmark Post in TechnoratiFurl this Post!
Reply With Quote
  #119 (permalink)  
Old 06-03-2004, 06:33 PM
Pete's Avatar
Moderator
 
Join Date: Mar 2004
Location: Canada
Posts: 13,207
Thanks: 4
Thanked 4 Times in 4 Posts
Quote:
Originally Posted by robeta_021
Oga Sola, ihe a i na-ede, I na-agwa onwe gi, ka o nwere onye ozo i na-agwa?
Muwa n'eche kwa the same thing. Kedu onye ya na ya n'akpa nkata?
__________________
Memory is a wonderful thing if you don't have to deal with the past.
Digg this Post!Add Post to del.icio.usBookmark Post in TechnoratiFurl this Post!
Reply With Quote
  #120 (permalink)  
Old 06-03-2004, 06:34 PM
Moderator
 
Join Date: Jan 2004
Location: Roaming
Posts: 3,045
Thanks: 0
Thanked 0 Times in 0 Posts
Quote:
Originally Posted by robeta_021
Oga Sola, ihe a i na-ede, I na-agwa onwe gi, ka o nwere onye ozo i na-agwa?

anyi gi ha na oru. o na ewo te ya na umu ofe nmanu
Digg this Post!Add Post to del.icio.usBookmark Post in TechnoratiFurl this Post!
Reply With Quote
Reply

Thread Tools
Display Modes

Posting Rules
You may not post new threads
You may not post replies
You may not post attachments
You may not edit your posts

BB code is On
Smilies are On
[IMG] code is On
HTML code is Off
Trackbacks are Off
Pingbacks are Off
Refbacks are Off

Similar Threads
Thread Thread Starter Forum Replies Last Post
Yoruba Vocabulary eyi-mofe Yoruba Movie Stars 46 09-19-2005 05:42 AM
Who are the best yoruba movie directors? vince Yoruba Movie Stars 19 04-08-2004 04:31 AM
Yoruba Movies Get Separate Award Sola Business of Nigerian Movies, Legal & Industry Matters 2 02-23-2004 10:45 AM
Nice Yoruba Film jenzi Yoruba Movie Stars 11 02-18-2004 10:24 AM

All times are GMT -4. The time now is 02:13 PM.

Powered by vBulletin® Version 3.7.3
Copyright ©2000 - 2008, Jelsoft Enterprises Ltd.
Search Engine Friendly URLs by vBSEO 3.2.0
Copyright Naija Rules!