| Igbo Movies Talk about all movies made in the Igbo language here. |
 |
|

03-10-2005, 09:46 PM
|
 |
Master Group
|
|
Join Date: Jan 2004
Location: Where the party is at
Posts: 129
Thanks: 0
Thanked 0 Times in 0 Posts
|
|
|
Nna a bum one of the few mere igbo na ulo akwukwo. odikwa risky for some, mana onwere much.
Ahapuru ulo akwukwo secondary 1995, so adirozim (classic Anambra) fresh.
|

03-10-2005, 09:50 PM
|
 |
Moderator
|
|
Join Date: Mar 2004
Location: Canada
Posts: 13,215
Thanks: 4
Thanked 5 Times in 5 Posts
|
|
Quote:
|
Originally Posted by ofoje2
Nna a bum one of the few mere igbo na ulo akwukwo. odikwa risky for some, mana onwere much.
Ahapuru ulo akwukwo secondary 1995, so adirozim (classic Anambra) fresh.
|
From ihem na ahu, odika ika dikwa too fresh. I bu onye Anambra kwomkwem!
__________________
Memory is a wonderful thing if you don't have to deal with the past.
|

03-10-2005, 09:51 PM
|
 |
Moderator
|
|
Join Date: Mar 2004
Location: Canada
Posts: 13,215
Thanks: 4
Thanked 5 Times in 5 Posts
|
|
Quote:
|
Originally Posted by ofoje2
Ekpere m n'isi unu nine bu ka Osebuluwa gozie unu, na eche unu, edu unu. Ka ogozie kwa ezi na ulo unu nine, ma ndi no na obodo anyi nigeria. ya bu ama ama amasi amasi, oke mmiri ne ebu ogwe, oduputa m okpere azu, okaka, chi ndi na enweghi chi, chineke umu ogbenye. ekene diri unu nile.
|
Amin o!
__________________
Memory is a wonderful thing if you don't have to deal with the past.
|

03-10-2005, 09:57 PM
|
 |
Master Group
|
|
Join Date: Jan 2004
Location: Where the party is at
Posts: 129
Thanks: 0
Thanked 0 Times in 0 Posts
|
|
|
Mba nwanne nwoke, abughi m onye Anambra,abu m onye Enugu state, asusu ebe m si siri ezigbo ike. mana Anambra ka we di m clear n'anya.
Ana m asu kwa ntakiri imo, maka na ejere mu akwukwo na Okigwe.
|

03-10-2005, 10:02 PM
|
 |
Moderator
|
|
Join Date: Mar 2004
Location: Canada
Posts: 13,215
Thanks: 4
Thanked 5 Times in 5 Posts
|
|
Quote:
|
Originally Posted by ofoje2
Mba nwanne nwoke, abughi m onye Anambra,abu m onye Enugu state, asusu ebe m si siri ezigbo ike. mana Anambra ka we di m clear n'anya.
Ana m asu kwa ntakiri imo, maka na ejere mu akwukwo na Okigwe.
|
Nice! Nwanne m nwayi jere akwukwo na Okigwe too, mu onwem jere nkem na Owerri na Umuahia. Enugu na Anambra yiri nne di ukwu, they sound alike to me.
__________________
Memory is a wonderful thing if you don't have to deal with the past.
|

03-10-2005, 10:16 PM
|
 |
Master Group
|
|
Join Date: Jan 2004
Location: Where the party is at
Posts: 129
Thanks: 0
Thanked 0 Times in 0 Posts
|
|
|
Well, the thing is you don't come across many ppl from Enugu who speak wawa dialect, during the days of the Old Anambra, Onitsha dialect was so popular and was widely spoken.
Most people felt Enugu dialect was too raw and unrefined, which i consider to be pure garbage.
If you hear Patience Ozokwor belt out "Chi mu Egbu kwe mooo" in naija movie, That is Ngwo/ Enugu right there.
|

03-10-2005, 10:23 PM
|
 |
Master Group
|
|
Join Date: Jan 2004
Location: Where the party is at
Posts: 129
Thanks: 0
Thanked 0 Times in 0 Posts
|
|
Kedu ulo akwukwo nwanne gi nwanyi jere??? mu onwe m attend ulu Marist Brothers Juniorate Okigwe.
FGC Okigwe na MCA bu ebe anyi na eje acho ndi nyom na umu asa mgbe umu boys ka na guy.
|

03-11-2005, 05:36 AM
|
 |
Moderator
|
|
Join Date: Feb 2004
Location: LAGOS,NIGERIA
Posts: 7,035
My Mood:
Thanks: 18
Thanked 18 Times in 17 Posts
|
|
Quote:
|
Originally Posted by ofoje2
Kedu ulo akwukwo nwanne gi nwanyi jere??? mu onwe m attend ulu Marist Brothers Juniorate Okigwe.
FGC Okigwe na MCA bu ebe anyi na eje acho ndi nyom na umu asa mgbe umu boys ka na guy.
|
That location, MBJ na MCA no now anaghi ya Okigwe, ebe ahu bu zi Uturu, because Uturu no na Abia state, while Okigwe no na Imo state. I know that school quite well because o na Uturu ka m gara University. Ofoje, I ma kwa Absu?
|

03-11-2005, 10:11 AM
|
 |
Master Group
|
|
Join Date: Jan 2004
Location: Where the party is at
Posts: 129
Thanks: 0
Thanked 0 Times in 0 Posts
|
|
I di well informed, mana lota kwa na tupu eke state, a na akpo bu ya MBJ Uturu Okigwe. Abia-su k'anyi na akpo ya, a mara m university ahu very well, ndi enyi m jere akwukwo there. Mgbe no MBJ, anyi na eji jogging elu there.....
ezigbo ulo muta ka that school bu, chukwu ji ubulu na umu Ada wuru alu na shower welu gozie ha.
|

03-11-2005, 10:19 AM
|
 |
Moderator
|
|
Join Date: Feb 2004
Location: LAGOS,NIGERIA
Posts: 7,035
My Mood:
Thanks: 18
Thanked 18 Times in 17 Posts
|
|
Quote:
|
Originally Posted by ofoje2
I di well informed, mana lota kwa na tupu eke state, a na akpo bu ya MBJ Uturu Okigwe. Abia-su k'anyi na akpo ya, a mara m university ahu very well, ndi enyi m jere akwukwo there. Mgbe no MBJ, anyi na eji jogging elu there.....
ezigbo ulo muta ka that school bu, chukwu ji ubulu na umu Ada wuru alu na shower welu gozie ha. 
|
actually, e hate rum that school because ndi lecturer ha mesiri m ike, but ekele diri Jehovah, in all things. But ha nwere very fine gurls na guys n'eziokwu.
BTW welcome to NR o
|

03-11-2005, 10:42 AM
|
 |
Master Group
|
|
Join Date: Jan 2004
Location: Where the party is at
Posts: 129
Thanks: 0
Thanked 0 Times in 0 Posts
|
|
Thank you my dear, Onwero school madu na ataro afufu,Mana oburu udi afufu umu nwanyi na ahu n'ebe ndi lecturer noo, then odikwa pathetic.  MBJ Uturu bu one of the toughest schools ever, ndi gbara oso ka nku, mana my Dad melu insist na nga e finish.
Ekene kwalu m chukwu na agu siri there, maka o mere m mbulu onye na enwero shaking na obodo oyibo.
|

03-11-2005, 10:57 AM
|
 |
<........Biks and Pecs!!
|
|
Join Date: Jun 2004
Location: Secret place of the most
Posts: 11,422
My Mood:
Thanks: 25
Thanked 78 Times in 55 Posts
|
|
|
thats it! enuff is enuff! i have to learn igbo!....who wan teash me? Peteru? NTB???? Bluesocks u too sabi igbo? teash me na!
__________________
RIP Pastor Ify Irukwu ....
I'm looking forward to experiencing some Unspeakable Joy!
|

03-11-2005, 11:02 AM
|
 |
Moderator
|
|
Join Date: Feb 2004
Location: LAGOS,NIGERIA
Posts: 7,035
My Mood:
Thanks: 18
Thanked 18 Times in 17 Posts
|
|
Quote:
|
Originally Posted by Abike
thats it! enuff is enuff! i have to learn igbo!....who wan teash me? Peteru? NTB???? Bluesocks u too sabi igbo? teash me na!
|
i will teach you only when u stop calling me bluesocks
|

03-11-2005, 11:13 AM
|
|
Moderator
|
|
Join Date: Jan 2004
Location: Roaming
Posts: 3,045
Thanks: 0
Thanked 0 Times in 0 Posts
|
|
|
I'm ashame of myself
__________________
The Clock of Life is Wound but Once and No Man Has the Power to Tell Just When the Hand Will Stop at Late or Early Hour.
Now is the Only Time You Own. Live, Love and Toil With a Will, Place no Faith in Tomorrow For the Clock May Then Be Still.
|

03-11-2005, 11:33 AM
|
 |
<........Biks and Pecs!!
|
|
Join Date: Jun 2004
Location: Secret place of the most
Posts: 11,422
My Mood:
Thanks: 25
Thanked 78 Times in 55 Posts
|
|
why na? its a term of endearment!
Quote:
|
Originally Posted by bluestocking
i will teach you only when u stop calling me bluesocks 
|
__________________
RIP Pastor Ify Irukwu ....
I'm looking forward to experiencing some Unspeakable Joy!
|
 |
|
| Thread Tools |
|
|
| Display Modes |
Linear Mode
|
Posting Rules
|
You may not post new threads
You may not post replies
You may not post attachments
You may not edit your posts
HTML code is Off
|
|
|
All times are GMT -4. The time now is 02:10 AM.
|