| Igbo Movies Talk about all movies made in the Igbo language here. |
 |
|

06-13-2005, 03:54 AM
|
 |
Master Group
|
|
Join Date: Jan 2004
Location: Where the party is at
Posts: 129
Thanks: 0
Thanked 0 Times in 0 Posts
|
|
Quote:
|
Originally Posted by Pete
Ked u onye b u "Petey Pablo"? Aham b u Pete, and esi m from Abia. 
|
With avatar gi ahu, idi ka umu woozob America na awa ji, si na fa na a rap.
Abia na ala Owerre ole ihe di iche. Unu ncha bu ndi ala wu otu. Just messing with you bro, good looking out.
__________________
Udo Na Oganiru
|

06-14-2005, 01:47 PM
|
 |
Loneliness kills.
|
|
Join Date: Feb 2005
Location: *AfAmBrI*M@ own sp@ce
Posts: 2,190
My Mood:
Thanks: 0
Thanked 0 Times in 0 Posts
|
|
Quote:
|
Originally Posted by Pete
What don't you get, the translations, explanations? If you're not Igbo, your situation makes sense. 
|
Wat i don't understand is wat u speaking.The language.But never mine am going thanx anyway.
__________________
Luv me,
or
hate me,
both are in my favour.
If u luv me,i'll always be in ur heart
If u hate me,i'll always be in ur mind
Shakespear
|

06-14-2005, 02:01 PM
|
 |
Moderator
|
|
Join Date: Oct 2003
Location: GBURUGBURU
Posts: 12,285
My Mood:
Thanks: 66
Thanked 54 Times in 45 Posts
|
|
Quote:
|
Originally Posted by ofoje2
NTB, Kedu maka how far, a na adoli kwa ??? good to be back.
|
Bia ebe ka i jelu ke mgbe? i zutara smarites obu? n oo
|

06-14-2005, 02:05 PM
|
 |
Moderator
|
|
Join Date: Oct 2003
Location: GBURUGBURU
Posts: 12,285
My Mood:
Thanks: 66
Thanked 54 Times in 45 Posts
|
|
Quote:
|
Originally Posted by Pete
esi m from Abia. 
|
obodo nka ole na Abia?
|

06-14-2005, 02:10 PM
|
 |
Moderator
|
|
Join Date: Mar 2004
Location: Canada
Posts: 13,214
Thanks: 4
Thanked 5 Times in 5 Posts
|
|
Quote:
|
Originally Posted by ofoje2
With avatar gi ahu, idi ka umu woozob America na awa ji, si na fa na a rap.
Abia na ala Owerre ole ihe di iche. Unu ncha bu ndi ala wu otu. Just messing with you bro, good looking out.
|
Hehe, hapu avatar m aka. Don't worry, aga m alu nwanyi si from Owerri.
__________________
Memory is a wonderful thing if you don't have to deal with the past.
|

06-14-2005, 02:13 PM
|
 |
Moderator
|
|
Join Date: Mar 2004
Location: Canada
Posts: 13,214
Thanks: 4
Thanked 5 Times in 5 Posts
|
|
Quote:
|
Originally Posted by NTB
obodo nka ole na Abia?
|
Nnem ked u ihe iji aj u? Any i ncha b u otu. Ked u ebe ima na Abia? Naan i Aba na Umuahia?
__________________
Memory is a wonderful thing if you don't have to deal with the past.
|

06-14-2005, 02:15 PM
|
|
Registered
|
|
Join Date: Jun 2005
Location: US
Posts: 1,730
Thanks: 0
Thanked 0 Times in 0 Posts
|
|
|
Ijiji da na nhuru ihe ne eso ozu we na niyi.
Go figure!
|

06-14-2005, 02:17 PM
|
 |
Moderator
|
|
Join Date: Oct 2003
Location: GBURUGBURU
Posts: 12,285
My Mood:
Thanks: 66
Thanked 54 Times in 45 Posts
|
|
Quote:
|
Originally Posted by Pete
Nnem kedu ihe iji aju? Anyi ncha bu otu. Kedu ebe ima na Abia? Naani Aba na Umuahia?
|
Zaa ajuju mu juru gi? Abum Ada ndi Abia.
|

06-14-2005, 02:22 PM
|
 |
Moderator
|
|
Join Date: Mar 2004
Location: Canada
Posts: 13,214
Thanks: 4
Thanked 5 Times in 5 Posts
|
|
Quote:
|
Originally Posted by NTB
Zaa ajuju mu juru gi? Abum Ada ndi Abia.
|
Hmm... mana asusu gi anaghi ada ka onye Abia. Ok, esi m from Bende LGA. Kedu ebe isi?
__________________
Memory is a wonderful thing if you don't have to deal with the past.
|

06-14-2005, 02:37 PM
|
 |
Moderator
|
|
Join Date: Oct 2003
Location: GBURUGBURU
Posts: 12,285
My Mood:
Thanks: 66
Thanked 54 Times in 45 Posts
|
|
Quote:
|
Originally Posted by Pete
Hmm... mana asusu gi anaghi ada ka onye Abia. Ok, esi m from Bende LGA. Kedu ebe isi?
|
Kedu ka asusu mu si ada (lol) Ebe na Bende LGA? Gini kpatara na oji ara ji aru i ga umu ebe isi? i chere na ga abi i zu gi oshi ko gini? Abu onye Arochukwu.
|

06-14-2005, 02:51 PM
|
 |
Moderator
|
|
Join Date: Mar 2004
Location: Canada
Posts: 13,214
Thanks: 4
Thanked 5 Times in 5 Posts
|
|
Quote:
|
Originally Posted by NTB
Kedu ka asusu mu si ada (lol) Ebe na Bende LGA? Gini kpatara na oji ara ji aru i ga umu ebe isi? i chere na ga abi i zu gi oshi ko gini? Abu onye Arochukwu.
|
Lol! Anagh i amachakwa. Hmm... i b u onye Arochukwu? Ebee na Arochukwu? Ab u m onye Ozuitem, ima obodo ah u?
__________________
Memory is a wonderful thing if you don't have to deal with the past.
|

06-14-2005, 02:55 PM
|
|
Master Group
|
|
Join Date: Jun 2004
Location: .......,my biz
Posts: 923
Thanks: 2
Thanked 7 Times in 5 Posts
|
|
Quote:
|
Originally Posted by Pete
Hehe, hapu avatar m aka. Don't worry, aga m alu nwanyi si from Owerri. 
|
ijikwa ego gi na akpa maka umu nwanyi ndi Imo na adalikwa onu, dede.
kedu nke na eme, pete nwanne madu?
|

06-14-2005, 02:58 PM
|
 |
Moderator
|
|
Join Date: Oct 2003
Location: GBURUGBURU
Posts: 12,285
My Mood:
Thanks: 66
Thanked 54 Times in 45 Posts
|
|
Quote:
|
Originally Posted by Pete
Lol! Anaghi amachakwa. Hmm... i bu onye Arochukwu? Ebee na Arochukwu? Abu m onye Ozuitem, ima obodo ahu?
|
mechi gi onu osiso. amaralam ulo unu? ebe ka i ma na Arochukwu? anu la aha obodo gi from onye si ebe ahu?
|

06-14-2005, 02:59 PM
|
 |
Moderator
|
|
Join Date: Mar 2004
Location: Canada
Posts: 13,214
Thanks: 4
Thanked 5 Times in 5 Posts
|
|
Quote:
|
Originally Posted by uch21
ijikwa ego gi na akpa maka umu nwanyi ndi Imo na adalikwa onu, dede.
kedu nke na eme, pete nwanne madu?
|
Yes now, ejim nnuku ego, enough to prepare ezigbo ofe owerri 3x a week.
Nwannem onweghi nke na eme o, ihe niile n'aga siriri werere. Kedu otu idi?
__________________
Memory is a wonderful thing if you don't have to deal with the past.
|

06-14-2005, 03:03 PM
|
 |
Moderator
|
|
Join Date: Mar 2004
Location: Canada
Posts: 13,214
Thanks: 4
Thanked 5 Times in 5 Posts
|
|
Quote:
|
Originally Posted by NTB
mechi gi onu osiso. amaralam ulo unu? ebe ka i ma na Arochukwu? anu la aha obodo gi from onye si ebe ahu?
|
Ha! Onye isi Abia State (Orji Kalu) b u nwanne anyi o! Ich or o ka m bido kp owa aha ugbua? Enwere m ot ut u nd i enyi si Arochukwu, so biko gwam ebe isi.
__________________
Memory is a wonderful thing if you don't have to deal with the past.
|
 |
|
| Thread Tools |
|
|
| Display Modes |
Linear Mode
|
Posting Rules
|
You may not post new threads
You may not post replies
You may not post attachments
You may not edit your posts
HTML code is Off
|
|
|
All times are GMT -4. The time now is 12:33 AM.
|