• This site uses cookies. By continuing to use this site, you are agreeing to our use of cookies. Learn more.

Igbonglish Let's Mix it up.

Status
Not open for further replies.

grafikdon

Well-Known Member
Bia Field Marshal...agwagom gi several times to wepu aka enwe n'ofe before oghoro aka mmadu na midnight...imaghi na otego nna ele Bluestocking anya ka egbe n'ele okuko. So hie asaa n'anya right there, nwoke m make na if you refuse to ge mu nti, I will show you ihe oku ji nti oke eme...infact iga ahu your ekwo without ugogbe...
 

chi

Well-Known Member
Field Marshal said:
Anyi agbogo nkwu already! Very soon, anyi ga agba akwukwo na church! Ubochi ahu ga di egwu!:)
ina gba akwukwo and igwaramu.... nwane odikwa nma. e no good .... nna cho abe ngaga ....odigo late...... obodua de dry
 

queen47

Active Member
Pete said:
Nne aghtoghim ihe be their nsogbu o! Ha choro izi gi na obughi soso gi ma ka esi asu asusu oyibo, imago now.
Haa as if unu amaghi that everybody choziri i bu onye ocha. Odiegwu oo. Ibo language is truely on it's way to extinction. Chineke mere anyi ebere.
 

Kene

Prince of Peace
chi said:
ke de ebe nno oge all this transaction na take e place....... must be that time mu na ndi offe nmanu ne gidiga

Oby abi Ogirl.... dis one wey u don nack... na igbo abi engligbo? i no understand oooo....dem no born u 4 village?:)
 

Kene

Prince of Peace
queen47 said:
Haa as if unu amaghi that everybody choziri i bu onye ocha. Odiegwu oo. Ibo language is truely on it's way to extinction. Chineke mere anyi ebere.
so this madam... u still dey hang this area... as u don run enter politics naaa...which one dey happen 4 una camp now?smokin:
 

queen47

Active Member
grafikdon said:
Bia Field Marshal...agwagom gi several times to wepu aka enwe n'ofe before oghoro aka mmadu na midnight...imaghi na otego nna ele Bluestocking anya ka egbe n'ele okuko. So hie asaa n'anya right there, nwoke m make na if you refuse to ge mu nti, I will show you ihe oku ji nti oke eme...infact iga ahu your ekwo without ugogbe...
Nwannaa, ama that it's been long ibido newe blue anya mana .... imagonu, orubeghinu nke i threaten somebody otu a.
 
Status
Not open for further replies.