Translation and Explanation Time

Status
Not open for further replies.

milkwoman868

Well-Known Member
ajofta said:
Awon omo ajokuta mamomi lo kun bi yi o ............ there are lot of Ibo guys here
Unu ahu kwala nwanyi ofe nmanu aa ibia kpari anyi eba,biko si eba puo osiso!!. Unu abga kwanu ya nkiti o na kpari anyi,unu oma na ihe okporo unu ebe wu ihe ndi ofe nmanu na kpo anyi umu igbo ,ndi na eri okute na nagi a ngu nmiri!!.
 

Kene

Prince of Peace
gold_1639 said:
Agbatobi'm? Echetahom ofuma, but echem n'obu Ihiala, Amichi, ozubulu, etc...




kedu afa obodo isi na nnewi?? ka obu onye ihiala ka ibu?? obu kwazi na nnewi enweghyi obodo na ime ya?? :1087:
 
Kene said:
kedu afa obodo isi na nnewi?? ka obu onye ihiala ka ibu?? obu kwazi na nnewi enweghyi obodo na ime ya?? :1087:

Of course Nnewi nwere obodo n'ime ya, aghotaghim ajuju ijuru. Anyways, Abum onye mbanagu, Otolo nnewi. and agbatobim bu Umudim, uruagu, nnewichi etc.
 

Atlakos

Life, Love & Happiness
Have you seen Genevieves "no More " music video. She saids something in igbo - i dont understand and would love to understand what she said.

I am learning Igbo myself. All my igbo friends say that i will speak it in no time cos i am able to repeat what the say perfectly like i was a pure igbo girl.
 

Pete

Well-Known Member
emerald87 said:
i wish i knew more igbo too. gold so kemgbe m na acho gi, i no nga? gini mere anaghim anu olu go ozo? odikwa mma?
Speaking like this, you need not to know more! So, ichotala enyi nwoke?
 

Oyinkan

Well-Known Member
emerald87 said:
i wish i knew more igbo too. gold so kemgbe m na acho gi, i no nga? gini mere anaghim anu olu go ozo? odikwa mma?
yeye girl u should be ashamed of ya sef, i fi gif u lesson igbo sha, e just be say i go charge u $140 per week,
 

NTB

Well-Known Member
Gari na Aki

Chinye m
Gari na Aki
Ka m taa!

Chinye m
Gari na Aki
Ka mu taa!

Aki na Gari na achu agu!
Gari na Aki na eme ka eze sie ike!
Aki na Gari bu mgbado ume!

Aki, Gari na Ukwa bu nri Igbo ji azo ndu ha mgbe nile!

Awo si na obu ihe di n'afo ka eji ekwe egwu.
Aki, Gari na Ukwa bu fasti fudu restoranti n' sekondiri sukulu.
 

NTB

Well-Known Member
Wepu aka enwe na ofe tutu oghoo aka mmadu - Take away the hand of Chimpanzee from the soup before it turns into a human hand sweat:
 
Status
Not open for further replies.
Top