• This site uses cookies. By continuing to use this site, you are agreeing to our use of cookies. Learn more.

Translation and Explanation Time

Status
Not open for further replies.

NTB

Well-Known Member
gini ka o dara?


Kene said:
Zimmy... i dara ya.. obuyi igbo ka i dere...odika amuru gi na elu...ebee ka ino wee too?? :1087:

Quote:
Originally Posted by Zimmy5
Jisi e nike............unu ana dohga.........
 

Kene

Prince of Peace
NTB said:
gini ka o dara?





Quote:
Originally Posted by Zimmy5
Jisi e nike............unu ana dohga.........
o dara>>> Quote:
Originally Posted by Zimmy5
Jisi e nike............unu ana dohga.........[/QUOTE]

jisie nu ike!!! unu ana(dohga)?? mu nwa ahu be-yi udili igbo nke'a
 

NTB

Well-Known Member
Kene said:
o dara>>> Quote:
Originally Posted by Zimmy5
Jisi e nike............unu ana dohga.........
jisie nu ike!!! okay

unu ana(dohga)?? = trying.

gini ka i delu iha "mu nwa ahu be-yi udili igbo nke'a"

[/QUOTE]
 

Kene

Prince of Peace
Zimmy5 said:
Kedu mkpali di iha?Ina chu Zimmy5 okwu...........ogini ka mu dere iji amu amu....gwamu..........

iha abuyi mkpali biko.... ihe odele abuyi igbo.. odiyi na akwukwo igbo nile..gaa choo na onwe gi!!! :1087:
 
Kene said:
iha abuyi mkpali biko.... ihe odele abuyi igbo.. odiyi na akwukwo igbo nile..gaa choo na onwe gi!!! :1087:
Kedu nke wu n'odiho n'akwukwo igbo nile? Asusu dum o di n'akwukwo igbo nile? ife ahu bu asusu obodo m. o asusu Nnewi k'obu.
 

Kene

Prince of Peace
gold_1639 said:
Kedu nke wu n'odiho n'akwukwo igbo nile? Asusu dum o di n'akwukwo igbo nile? ife ahu bu asusu obodo m. o asusu Nnewi k'obu.




ibu onye Nnewi?? kedu ka isi asu udi'ka Igbo nkea... ndi nnewi anaghi asu asusu oto'ua....ufodu asusu adighi na akwukwo igbo...asusu igbo ezughi ezu nke onye obula male nke oma. :1087:
 
Status
Not open for further replies.