• This site uses cookies. By continuing to use this site, you are agreeing to our use of cookies. Learn more.

Yoruba makes more sense

Status
Not open for further replies.

Pete

Well-Known Member
robeta_021 said:
Hehe...chere, gini na gini ka i na-acho n'umu nwanyi?
Hmm, idi sure na ichoro ima? Ana m acho umu nwanyi na anaghi eme ihere nke ukwuu, umu nwanyi na adighi eme anya ukwu, and... eh, ndi mara nma n'ese okwu.
 

Pete

Well-Known Member
robeta_021 said:
Ama m, kama n'uche mu, ana m eche na o gaghi a work.
i trygo ya before? Amaghi m ihe g'eme, mana uche m n'agwam na distance abughi nsogbu.

Hey, just bugging you. Let's stay at friends, aight?
 
Status
Not open for further replies.